2 Corinthians 8:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌezie, ha rịọsịrị anyị arịrịọ ike ka anyị nara onyinye ha nyere nꞌihi na ha chọrọ iso keta oke inyere ndị nsọ ndị ọzọ nọ na mkpa aka.
Igbo 2006
ha were ọtutu aririọ nāriọ ayi ka ayi nye ha amara nka na nnwekọ ije-ozi anējere ndi nsọ:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼezie, ha rịọsiri anyị arịrịọ ike ka anyị nara onyinye amara ha nyere nʼihi iso keta oke inyere ndị nsọ ndị ọzọ nọ na mkpa aka.