2 Corinthians 8:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi ụzọ dị otu a ha si nye onyinye ha, anyị rịọrọ Taitọs, onye malitere ọrụ ịnakọta onyinye a, ka ọ rụzuo ya site nꞌịbịa ileta unu na inyere unu aka ịrụzụ ọrụ nke ikenye ndị ọzọ ihe unu nwere.
Igbo 2006
Ya mere ayi riọrọ Taitọs, ka, dika ọ malitereri na mbu, ka ọ luzu kwa n'etiti unu amara nka otú a kwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, anyị rịọrọ Taịtọs, onye malitere ọrụ ka ọ rụzuo ọrụ amara ahụ ruo nʼisi.