2 Corinthians 9:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ ga-emekwa ka unu bụrụ ndị ọgaranya mgbe nile, ka unu nwee ihe ga-ezuru unu na nke unu ga-enye ndị ọzọ mgbe nile. Mgbe ndị ọzọ sitere nꞌaka anyị nata onyinye unu, ha nile ga-enye Chineke ekele nꞌihi inyeaka unu nyere ha.
Igbo 2006
ebe anēme ka unu buru ọgaranya n'ihe nile ọ bula rue afọ-ofufo nile, nke sitere n'aka-ayi nāluputa ekele anēkele Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ ga-emekwa ka unu bụrụ ndị ọgaranya nʼụzọ niile, ka unu nwee ihe ga-ezuru unu na nke unu ga-enye ndị ọzọ mgbe niile. Site nʼaka anyị, afọ ofufu unu ga-enye Chineke ekele nʼihi inyeaka unu nyere ha.