2 Corinthians 9:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ka anyị kelee Chineke ekele nꞌihi onyinye ahụ ọnụ na-apụghị ịkọ o nyere anyị.
Igbo 2006
Ekele diri Chineke n'ihi onyinye-Ya nke anāpughi ikọ akukọ ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ekele dịrị Chineke nʼihi onyinye ya dị ukwuu nke ọnụ na-apụghị ịkọ.