2 John 1:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na ọ bụrụ na unu ekwenyere ya, unu ga-aghọ ndị enyi ya, soro ya nꞌomume mmehie ha nile.
Igbo 2006
n'ihi na onye nāsi ya biri nke-ọma nēso ya n'inwekọ ọlu-ya nile, nke bu ajọ ọlu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na onye nabatara ya ga-eso onye dị otu a keta oke nʼajọ omume ya.