2 John 1:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ebe ọ bụ na eziokwu ahụ anyị maara ga-adịgide nꞌime obi anyị ruo mgbe ebighị ebi,
Igbo 2006
n'ihi ezi-okwu ahu nke nānọgide nime ayi, ọ gādiye-kwa-ra ayi rue mb͕e ebighi-ebi:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi eziokwu ahụ nke dị nʼime anyị, nke ga-adịgidekwa nʼime anyị ruo mgbe ebighị ebi: