2 Kings 10:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ma ub͕u a, mb͕e akwukwọ a bara n'aka-unu, ebe umu onye-nwe-unu nọ n'etiti unu, ebe ub͕ọ-ala na inyinya di kwa n'etiti unu, na obodo ewusiri ike, na ihe-agha;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ugbu a, mgbe akwụkwọ a rutere unu aka, ebe unu na ụmụ ndị ikom nna unu ukwu nọ, ebe unu nwekwara ụgbọ agha na ịnyịnya, na obodo e wusiri ike na ngwa agha,