2 Kings 10:26 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha we buputa ogidi nke ulo Beal, sure ha ọku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ha bupụtara ogidi nsọ e ji efe Baal, kpọọ ha ọkụ.