2 Kings 12:11 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Ha we nye ego ahu nke atùrù atù n'aka ndi nēje ozi ahu, bú ndi nēlekọta ulo Jehova: ha we weputa ya nye ndi-ọ̀kà n'osisi, nye kwa ndi nēwu ulo, bú ndi nālu ọlu n'ulo Jehova,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha na-ewere ego ahụ a gụrụ ọnụ, nyefee nʼaka ndị ikom ahọpụtara maka ilekọta ndị ọrụ na-emezi ụlọ Onyenwe anyị. Ndị ahụ na-eji ya kwụọ ndị ọkwa ǹka osisi na ndị na-ewu ụlọ,