2 Kings 15:13 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Shalum nwa Jebesh malitere ibu eze n'arọ nke-orú-na-iri-na-iteghete nke Uzaia, bú eze Juda; o we buru eze ogologo otù ọnwa nime Sameria.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Shalum nwa Jebesh malitere ịbụ eze nʼafọ nke iri atọ na itoolu nke ọchịchị Uzaya eze Juda. Ọ chịrị otu ọnwa na Sameria.