2 Kings 15:3 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O me ihe ziri ezi n'anya Jehova, dika ihe nile si di nke Amazaia nna-ya mere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O soro nzọ ụkwụ nna ya bụ Amazaya, mee ihe ziri ezi nʼanya Onyenwe anyị.