2 Kings 17:32 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Ha we nātu egwu Jehova, mere onwe-ha ndi-nchu-àjà nke ebe nile di elu sitere n'ọnu-ọgugu-ha nile, ha we nēmere ha ihe n'ulo nke ebe nile di elu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha tụrụ egwu Onyenwe anyị, ma ha họpụtara ụdị mmadụ dị iche iche site nʼetiti onwe ha, ndị na-ejere ha ozi dịka ndị nchụaja nʼụlọ chi ha dị nʼebe niile dị elu.