2 Kings 18:3 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
O me ihe ezi ziri n'anya Jehova, dika ihe nile si di nke Devid nna-ya mere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O mere ihe ziri ezi nʼanya Onyenwe anyị, dịka nna nna ya Devid.
Recommended Reading