2 Kings 2:25 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O si n'ebe ahu jerue ugwu Kamel, si kwa n'ebe ahu laghachi na Sameria.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Emesịa, Ịlaisha sitere nʼebe ahụ pụọ jeruo nʼugwu Kamel. Emesịakwa, o sitere nʼebe ahụ laghachi na Sameria.