2 Kings 21:20 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O me ihe jọrọ njọ n'anya Jehova, dika Manase, bú nna-ya, mere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O mere ihe dị njọ nʼanya Onyenwe anyị dịka nna ya Manase mere.