2 Kings 24:19 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O me ihe jọrọ njọ n'anya Jehova, dika ihe nile si di nke Jehoaiakim mere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma o mere ihe jọrọ njọ nʼanya Onyenwe anyị dịka Jehoiakim mere.