2 Peter 1:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Aga m agbalịsi ike ịhụ na a sịkwarị na m nwụọ, unu ga na-echeta ihe ndị a.
Igbo 2006
E, m'gānu ọku n'obi ka unu we nwe ike icheta ihe ndia n'oge nile ọ bula mb͕e m'lasiri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Aga m agbalịsi ike ịhụ na mgbe m hapụchara ụwa nke a, unu ga na-echeta ihe ndị a mgbe niile.