2 Peter 3:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ụbọchị ahụ Onyenwe anyị kwadobere ga-abịa mgbe anyị na-eleghị anya ya. Nꞌụbọchị ahụ, eluigwe ga-eji oke ụzụ gafee. Ihe nile dị nꞌeluigwe ga-agba ọkụ, laa nꞌiyi. Ụwa na ihe nile dị nꞌime ya ka ọkụ ga-erepịakwa nꞌotu ntabi anya.
Igbo 2006
Ma ubọchi Onye-nwe-ayi gābia dika onye-ori; nke ọ bu nime ya ka elu-igwe gēji oké ùzù gabiga, ihe nile di n'elu-igwe gāb͕a kwa ọku we la n'iyì, uwa na ọlu nile aluru nime ya gērechapu kwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ụbọchị Onyenwe anyị ga-abịa dịka onye ohi. Nʼụbọchị ahụ, eluigwe ga-eji oke ụzụ gafee. Ihe niile dị nʼeluigwe ga-agba ọkụ, laa nʼiyi. Ụwa na ọrụ niile a rụrụ nʼime ya ga-erepịakwa ọkụ nʼotu ntabi anya.