2 Peter 3:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ebe ọ bụ na ihe nile gbara anyị gburugburu ga-esi otu a laa nꞌiyi, ụdị ndụ dị nsọ dị aṅaa ka anyị kwesịrị ibi? Ụdị ndụ ezi omume dịkwa aṅaa ka anyị kwesịrị ibi
Igbo 2006
Ebe anēme ka ihe ndia nile la n'iyì otú a, ọ̀ bu aha madu gini ka unu nāghaghi ibu n'ibi-obi nsọ nile na nsọpuru-Chineke nile,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebe ọ bụ na ihe niile gbara anyị gburugburu ga-esi otu a laa nʼiyi, ụdị ndị dị aṅaa ka unu kwesiri ịbụ? Unu kwesiri ị na-ebi ndụ dị nsọ na nke ịsọpụrụ Chineke,