2 Peter 3:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma anyị na-ele anya mmezu nkwa ahụ Chineke kwere, nkwa inye anyị elugwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ ebe ezi omume nanị ga-adị.
Igbo 2006
Ma dika nkwa-Ya si di, ayi nēle anya elu-igwe ọhu na uwa ọhu, nke ezi omume bi nime ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma anyị na-ele anya mmezu nkwa ahụ o kwere, nkwa inye anyị eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ ebe ezi omume naanị ga-adị.