2 Peter 3:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌime ha abụọ ihe m mere bụ ichetara unu ihe ndị ahụ nile unu maara, nke bụ ihe nile unu mụtara site nꞌaka ndị amụma dị nsọ, na site nꞌọnụ anyị bụ ndị ozi, ndị wetaara unu okwu Onyenwe anyị na Onye nzọpụta anyị.
Igbo 2006
ka unu we cheta okwu nke ndi-amuma di nsọ buru uzọ kwu, cheta kwa ihe ahu Onye-nwe-ayi, bú Onye-nzọputa-ayi, nyere n'iwu site n'ọnu ndi-ozi-unu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Achọrọ m ka unu cheta okwu ndị amụma dị nsọ kwuru mgbe ochie na iwu nke Onyenwe anyị na Onye nzọpụta anyị nyere site na ndị ozi ya.