2 Peter 3:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụkwa otu okwu ọnụ Chineke ahụ ka e ji nye iwu ka e chebe eluigwe na ụwa tutuu ruo ụbọchị ikpe ahụ, mgbe a ga-eji ọkụ laa ha nꞌiyi nꞌụbọchị ahụ a ga-ekpe ndị nile na-amaghị Chineke ikpe, laakwa ha nꞌiyi.
Igbo 2006
ma elu-igwe nke di ub͕u a, ha na uwa, ka akpadoworo nye ọku site n'otù okwu ahu, ebe anēdebe ha nye ubọchi nke ikpé na ila-n'iyì nke ndi nādighi-asọpuru Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụkwa otu okwu ahụ ka e ji nye iwu ka e chebe eluigwe na ụwa tutu ruo ụbọchị ahụ, mgbe a ga-eji ọkụ laa ha nʼiyi nʼụbọchị ahụ a ga-ekpe ndị niile na-amaghị Chineke ikpe, laakwa ha nʼiyi.