2 Samuel 11:14 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
O rue, n'ututu, na Devid degara Joab akwukwọ, we ziga ya site n'aka Uraia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼụtụtụ echi ya, Devid degaara Joab akwụkwọ, zighachịkwa ya site nʼaka Ụraya.
Recommended Reading