2 Samuel 11:18 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Joab we ziga gosi Devid ihe nile emere n'agha ahu;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, Joab zigara ozi gwa Devid otu agha si na-aga,