2 Samuel 11:19 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
o we nye onye-ozi iwu, si, Mb͕e i gwabìri eze okwu agha nile,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ gwara onyeozi ahụ sị, “Mgbe ị gwachara eze akụkọ ihe gbasara otu agha si gaa