2 Samuel 11:22 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Onye-ozi ahu we je, bata, gosi Devid ihe nile Joab ji zìe ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onyeozi ahụ biliri ije, mgbe o rutere, ọ gwara Devid ihe niile Joab ziri ya ka o zie.