2 Samuel 12:13 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Devid we si Netan, Emehiewom megide Jehova. Netan we si Devid, Jehova emewo kwa ka nmehie-gi gabiga; i gaghi-anwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, Devid sịrị Netan, “Emehiela m megide Onyenwe anyị.” Netan zara sị ya, “ Onyenwe anyị nʼonwe ya agbagharakwala gị mmehie gị, ị gaghị anwụ.