2 Samuel 12:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọgaranya ahu nwere ìgwè ewu na aturu na ìgwè ehi bara uba nke-uku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọgaranya a nwere ọtụtụ igwe atụrụ na igwe ehi.