2 Samuel 12:26 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ma Joab busoro Raba nke umu Amon agha, were obodo eze.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge a, Joab busoro Raba obodo ndị Amọn agha dọta isi obodo eze ha nʼagha.