2 Samuel 14:8 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Eze we si nwayi ahu, La n'ulo-gi, mu onwem gēnye kwa iwu bayere gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Eze sịrị nwanyị ahụ, “Laa nʼụlọ gị, aga m ahụ na o nweghị onye metụrụ ya aka.”