2 Samuel 17:4 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Okwu ahu ziri ezi n'anya Absalom na n'anya ndi-okenye nile nke Israel.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Atụmatụ ahụ ziri ezi nʼanya Absalọm na ndị okenye niile nke Izrel.