2 Samuel 3:11 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ma ọ pughi izaghachi Abnea okwu ọzọ, n'ihi na ọ turu egwu ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ishboshet ekwughị ihe ọbụla nʼihi na ọ na-atụ Abna egwu.