2 Samuel 6:22 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ma m'gēweta-kwa-ra onwem nkọcha kari nka, m'gādi kwa ala n'anyam: ma ndi orù-nwayi ndi i kwuru okwu bayere ha, n'etiti ha ka agāsọpurum.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E, aga m aga nʼihu ịghọ onye na-enweghị uche, na onye e weturu ala nʼanya onwe m. Ma ụmụ agbọghọ ndị ahụ i kwuru okwu ha, ha ga-asọpụrụ m!”