2 Samuel 7:28 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Ma ub͕u a, Onye-nwe-ayi Jehova, Gi onwe-gi bu Chineke onwe-ya, okwu-Gi nile bu kwa ezi-okwu, I gwawo kwa orù-Gi ezi ihe a:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị, ị bụ Chineke nʼezie. Okwu gị kwesiri ntụkwasị obi. I kweekwala ohu gị nkwa ihe ọma ndị a.