2 Thessalonians 3:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma emeela ka o ruo anyị ntị na ọtụtụ mmadụ nꞌetiti unu nọ nꞌefu, na-arụghị ọrụ ọ bụla. Kama ha ga-arụ ọrụ dịrị ha, ha na-ejegharị na-etinye anya nꞌihe na-agbasaghị ha.
Igbo 2006
N'ihi na ayi nuru okwu bayere ufọdu ndi nādighi-alu ọlu ọ bula, kama ha nētiye aka n'ọlu nke nābughi nke aka ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma anyị anụla na ụfọdụ nʼetiti unu na-anọ nkịtị na-arụghị ọrụ ọbụla, kama ndị dị otu a na-agagharị, na-etinye anya nʼihe na-agbasaghị ha. Ha anaghị arụ ọrụ ọbụla.