2 Thessalonians 3:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu ọ dị ụmụnna anyị, unu ekwela ka ike ịrụ ọrụ ọma gwụ unu.
Igbo 2006
Ma unu onwe-unu, umu-nna-ayi, ike agwula unu n'obi n'ime ihe ọma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu ọ dị ụmụnna, unu ekwela ka ike ịrụ ọrụ ọma gwụ unu.