2 Thessalonians 3:15 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Unu agụkwala ya dị ka onye iro unu. Kama dụọnụ ya ọdụ dị ka unu ga-esi dụọ nwanna ọ bụla e kwesịrị ịdụ ọdụ.
Igbo 2006
Unu agukwala ya n'onye-iro, kama nādunu ya ọdú dika nwa-nna.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼagbanyeghị nke a, unu agụkwala ha dị ka ndị iro unu, kama nyenụ ha ndụmọdụ dị ka ụmụnna.