2 Thessalonians 3:17 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mụ onwe m bụ Pọl ji aka m depụta ekele a, nke m na-ekele unu nile. Nke a bụ ihe m na-eme nꞌakwụkwọ nile m dere, igosi na ọ bụ m dere ya nꞌezie.
Igbo 2006
Ekele nke mu Pọl nke m'ji aka nkem de, nke bu ihe-iriba-ama n'akwukwọ-ozi nile ọ bula: otú a ka m'nēde.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mụ onwe m bụ Pọl ji aka m depụta ekele a, nke m na-ekele unu niile. Nke a bụ ihe e ji arịba akwụkwọ niile m dere ama. Otu a ka m si ede ihe.