2 Thessalonians 3:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọzọ kwa, kpesiekwaranụ anyị ekpere ike, ka anyị ghara ịdaba nꞌaka ndị mmadụ ọjọọ nꞌihi na ọ bụghị mmadụ nile hụrụ Onyenwe anyị nꞌanya.
Igbo 2006
ka ewe dọputa kwa ayi n'aka ajọ madu ndi nēmehie kwa; n'ihi na ọ bughi madu nile nwere okwukwe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka e nwee ike napụta anyị nʼaka ndị ajọ mmadụ, nʼihi na ọ bụghị mmadụ niile nwere okwukwe.