2 Thessalonians 3:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Anyị nwere olileanya na ntụkwasị obi nꞌime Onyenwe anyị Jisọs Kraịst na unu na-eme ihe ahụ nile anyị ziri unu, na unu ga-agakwa nꞌihu na-eme ha.
Igbo 2006
Ma ayi atukwasiwo obi n'aru unu nime Onye-nwe-ayi, na unu nēme, gēme kwa, ihe nile ayi nēme n'iwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyị nwere nchekwube nʼime Onyenwe anyị na unu na-eme ma ga-anọgidekwa na-eme ihe niile anyị nyere unu nʼiwu.