2 Thessalonians 3:5 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ka Onyenwe anyị duzie unu ịghọta ịhụnanya Chineke nwere nꞌebe unu nọ. Ee, ka o duziekwa unu ịghọta ụdị ntachi obi ahụ na-esite nꞌebe Kraịst nọ abịa.
Igbo 2006
Ma Onye-nwe-ayi duzie obi-unu bà n'ihunanya nke Chineke, bà kwa na ntachi-obi nke Kraist-ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka Onyenwe anyị duzie obi unu ịghọta ịhụnanya Chineke ya na ụdị ntachiobi Kraịst nwere.