2 Thessalonians 3:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na unu maara nke ọma nꞌime onwe unu na unu kwesịrị ịgbaso omume anyị. O nweghị mgbe ọ bụla unu hụrụ anyị ka anyị na-agagharị hapụ ọrụ anyị kwesịrị ịrụ.
Igbo 2006
N'ihi na unu onwe-unu matara otú unu nāghaghi iṅomi ayi: n'ihi na ayi abughi ndi nādighi-agazi ije n'etiti unu;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na unu maara nke ọma nʼime onwe unu na unu kwesiri ịgbaso omume anyị. O nweghị mgbe ọbụla unu hụrụ anyị ka anyị na-agagharị hapụ ọrụ anyị kwesiri ịrụ.