2 Timothy 1:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Chineke ahọpụtala m ka m bụrụ onye na-ekwusa ozi ọma a, na onyeozi, na onye nkuzi.
Igbo 2006
bú ozi ọma nke edoro mu onwem ka m'buru onye-nkwusa, na onye-ozi, na onye-ozizí, izisa ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi oziọma a, ahọpụtara m ka m bụrụ onye na-ekwusa oziọma a, na onyeozi, na onye nkuzi.