2 Timothy 1:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi nke a, achọrọ m ichetara gị ka i mee ka ike nkwuwa okwu ahụ i nwere na-enwụ dị ka ọkụ. Ike ahụ Chineke nyere gị mgbe m bikwasịrị gị aka m abụọ nꞌisi, gọziekwa gị.
Igbo 2006
Ọ bu kwa n'ihi ihe a ka m'nēchetara gi ka i me ka onyinye-amara nke Chineke nwuru ọku, bú nke di nime gi site n'ibikwasi aka abua nkem n'isi-gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nke a, achọrọ m ichetara gị ka i mee ka onyinye Chineke ahụ i nwere na-enwu dị ka ọkụ, bụ nke i natara mgbe m bikwasịrị gị aka m abụọ nʼisi.