2 Timothy 2:16 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Wezuga onwe gị nꞌokwu nzuzu na nke rụrụ arụ nile, ụdị okwu nke na-eduba mmadụ nꞌime mmehie, ma na-eweta iwe nꞌetiti mmadụ na ibe ya.
Igbo 2006
Ma nēze okwu efu nile emeruru emeru: n'ihi na ha gāga kari n'iru n'asọpurughi-Chineke,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Zere onwe gị nʼokwu nzuzu nke rụrụ arụ, nʼihi na ọ na-aga nʼihu iduba ndị mmadụ nʼọnọdụ amaghị Chineke karịa.