2 Timothy 2:23 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Wezuga onwe gị nꞌịrụ ụka nzuzu nile, nꞌihi na ị maara na ha na-eweta ise okwu na ịlụ ọgụ.
Igbo 2006
Ma nāju iju-ajuju nzuzu na nke amaghi-ihe, ebe i matara na ha nāmuputa ilu-ọ̀gù.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Wezuga onwe gị nʼịrụ ụka nzuzu na nke amaghị ihe niile, nʼihi na ị maara na ha na-eweta ise okwu.