2 Timothy 2:26 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ, site nꞌinyeaka gị, ha ga-aghọta eziokwu ahụ, wezuga onwe ha site nꞌọnya nke ekwensu gbaara ha, nke ọ chọrọ isite na ya jide ha, ime ka ha na-eme uche ya. Ha ga-ebido ime ihe Chineke naachọ.
Igbo 2006
we teta n'ura manya pua n'ọnyà ekwensu, ebe orù Onye-nwe-ayi nwudeworo ha na ndu ka ha me ihe Chineke nāchọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, ha nwere ike gbanahụ ọnya ekwensu, ka o jidechara ha ka ha mee uche ya.