2 Timothy 2:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma dị ka onye agha Kraịst, ekekọtala onwe gị nꞌihe nke ụwa a. Nꞌihi na ọ dịghị onye agha ọ bụla na-ekekọta onwe ya nꞌihe nke ụwa a pụrụ ime ihe ga-atọ onye họpụtara ya dị ka onye agha ụtọ.
Igbo 2006
Ọ dighi onye-agha ọ bula nātuhi onwe-ya n'ihe nke ibi-obi a mb͕e o nēbu agha; ka o we me ihe gātọ onye dere aha-ya n'akwukwọ dika onye-agha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ dịghị onye agha ọbụla na-ekekọta onwe ya nʼihe nke ụwa a, kama ọ na-achọ ime ihe ga-atọ onye họpụtara ya dị ka onye agha ụtọ.