2 Timothy 2:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Na-eso ụkpụrụ Onyenwe anyị nꞌọrụ ị na-arụrụ ya, dị ka onye na-agba ọsọ si eso iwu nile e mere maka ịgba ọsọ, si otu a nata onyinye. Ma onye na-esoghị iwu ndị a anaghị anata onyinye ọ bụla.
Igbo 2006
Ma ọ buru kwa na onye ọ bula nāb͕a nb͕a, ekpughi ya okpu-nmeri, ma ọ buru na ọ b͕aghi nb͕a otú ọ di n'iwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu aka ahụ, onye na-agba ọsọ agaghị enweta okpu mmeri, ma ọ bụrụ na ọ gbaghị ọsọ ya dịka usoro iwu ịgba ọsọ si dị.