2 Timothy 2:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Na-arụsikwa ọrụ gị ike dị ka onye ọrụ ubi nke na-enweta ego hiri nne, ma ọ bụrụ na ọ kụọ mkpụrụ hiri nne.
Igbo 2006
Onye-ọlu-ubi nke nādọb͕u onwe-ya n'ọlu aghaghi ibu uzọ kère òkè na nkpuru-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọrụ ubi na-adọgbu onwe ya nʼọrụ kwesiri ịbụ onye ga-ebu ụzọ rie mkpụrụ sitere nʼubi ya.